Levitikọs 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya. Ọrụ Ndịozi 13:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Marakwanụ na Iwu Mosis emelighị ka unu bụrụ ndị ezi omume.+ Ma n’ihi ọnwụ nwoke a, Chineke ga-agụ onye ọ bụla kweere na ya n’onye ezi omume.+ Ndị Efesọs 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ.
11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya.
39 Marakwanụ na Iwu Mosis emelighị ka unu bụrụ ndị ezi omume.+ Ma n’ihi ọnwụ nwoke a, Chineke ga-agụ onye ọ bụla kweere na ya n’onye ezi omume.+
7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ.