Abụ Ọma 89:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 I ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze gị.+ Ịhụnanya* na eziokwu dị n’ihu gị.+