Ndị Rom 16:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chineke, onye na-eme ka anyị nwee udo, ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka Onyenwe anyị Jizọs meere unu amara.
20 Chineke, onye na-eme ka anyị nwee udo, ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka Onyenwe anyị Jizọs meere unu amara.