8 Ma ndị ụjọ na ndị na-enweghị okwukwe+ na ndị na-adịghị ọcha na ndị rụrụ arụ na ndị na-egbu mmadụ+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-eme mgbaasị na ndị na-ekpere arụsị na ndị ụgha niile,+ a ga-atụba ha n’ọdọ ọkụ ahụ sọlfọ na-eme ka ọ na-enwusi ike.+ Ọ pụtara ọnwụ nke abụọ.”+