Ndị Rom 1:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ụmụ nwoke hapụkwara mmekọahụ nwoke na nwaanyị, ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ụmụ nwoke ibe ha na-enwe mmekọahụ.+ Ụmụ nwoke na ụmụ nwoke wee na-eme ihe rụrụ arụ ma na-enweta ụgwọ ọrụ zuru ezu kwesịrị mmehie ha.+
27 Ụmụ nwoke hapụkwara mmekọahụ nwoke na nwaanyị, ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ụmụ nwoke ibe ha na-enwe mmekọahụ.+ Ụmụ nwoke na ụmụ nwoke wee na-eme ihe rụrụ arụ ma na-enweta ụgwọ ọrụ zuru ezu kwesịrị mmehie ha.+