Jenesis 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya,* ha abụrụzie otu anụ ahụ́.+ Matiu 19:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ sịrị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụghị na onye kere ha ná mmalite kere ha nwoke na nwaanyị+ 5 wee sị: ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ́’?+
24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya,* ha abụrụzie otu anụ ahụ́.+
4 Ọ sịrị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụghị na onye kere ha ná mmalite kere ha nwoke na nwaanyị+ 5 wee sị: ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ́’?+