-
Ndị Rom 1:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 N’ihi ya, ebe ọ bụ na ha chọrọ ime ihe dị ha n’obi, Chineke hapụrụ ha ka ha mewe omume rụrụ arụ, ka ha wee merụọ onwe ha.