Malakaị 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na m kpọrọ* ịgba alụkwaghịm asị.”+ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru. “M kpọkwara onye na-arụ arụrụala* asị. Kpacharanụ anya gbasara ihe unu na-eche n’obi unu,* unu aghọkwala aghụghọ.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Matiu 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nke mere na ha abụkwaghị anụ ahụ́ abụọ, kama ha bụ otu anụ ahụ́. N’ihi ya, ihe Chineke kekọtara, mmadụ ọ bụla atọsala ya.”+ Ndị Efesọs 5:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ otú ọ hụrụ onwe ya. Nwunye kwesịkwara ịna-akwanyere di ya ezigbo ùgwù.+
16 N’ihi na m kpọrọ* ịgba alụkwaghịm asị.”+ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru. “M kpọkwara onye na-arụ arụrụala* asị. Kpacharanụ anya gbasara ihe unu na-eche n’obi unu,* unu aghọkwala aghụghọ.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
6 Nke mere na ha abụkwaghị anụ ahụ́ abụọ, kama ha bụ otu anụ ahụ́. N’ihi ya, ihe Chineke kekọtara, mmadụ ọ bụla atọsala ya.”+
33 Ma, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ otú ọ hụrụ onwe ya. Nwunye kwesịkwara ịna-akwanyere di ya ezigbo ùgwù.+