Matiu 19:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị na-eso ụzọ ya wee sị ya: “Ọ bụrụ otú a ka alụmdi na nwunye dị, ọ ka mma ka mmadụ ghara ịlụ nwaanyị.” 11 Ọ sịrị ha: “Ọ bụghị mmadụ niile ga-emeli ya, kama ọ bụ naanị ndị nwere onyinye ya.+
10 Ndị na-eso ụzọ ya wee sị ya: “Ọ bụrụ otú a ka alụmdi na nwunye dị, ọ ka mma ka mmadụ ghara ịlụ nwaanyị.” 11 Ọ sịrị ha: “Ọ bụghị mmadụ niile ga-emeli ya, kama ọ bụ naanị ndị nwere onyinye ya.+