Ọrụ Ndịozi 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ha nọ na-ejere Jehova* ozi ma na-ebu ọnụ, Chineke ji mmụọ nsọ ya sị: “Kpọpụtaranụ m Banabas na Sọl+ maka na e nwere ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”+
2 Ka ha nọ na-ejere Jehova* ozi ma na-ebu ọnụ, Chineke ji mmụọ nsọ ya sị: “Kpọpụtaranụ m Banabas na Sọl+ maka na e nwere ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”+