-
1 Ndị Kọrịnt 2:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị anaghị anabata ihe ndị gbasara mmụọ nsọ Chineke, n’ihi na ha bụ ihe nzuzu n’anya ya. Ọ gaghịkwa amatali ha, n’ihi na mmadụ ga-enwerịrị mmụọ nsọ tupu ya enwee ike inyocha ha.
-