Diuterọnọmi 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Unu anwala Jehova bụ́ Chineke unu ọnwụnwa,+ otú unu nwara ya na Masa.+