Ndị Rom 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 otú ahụkwa ka ọ dị anyị. N’agbanyeghị na anyị dị ọtụtụ, anyị bụ otu ahụ́ n’ihi na anyị na Kraịst dị n’otu, ma anyị niile n’otu n’otu bụ ihe dị iche iche dị n’otu ahụ́.+
5 otú ahụkwa ka ọ dị anyị. N’agbanyeghị na anyị dị ọtụtụ, anyị bụ otu ahụ́ n’ihi na anyị na Kraịst dị n’otu, ma anyị niile n’otu n’otu bụ ihe dị iche iche dị n’otu ahụ́.+