1 Ndị Kọrịnt 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M gakwuru ndị na-esighị ike, mụ emewe ka onye na-esighị ike iji nyere ha aka iso ụzọ Jizọs.+ Emeela m ihe niile iji nyere ụdị mmadụ niile aka, ka m wee si otú ọ bụla m nwere ike zọpụta ụfọdụ n’ime ha.
22 M gakwuru ndị na-esighị ike, mụ emewe ka onye na-esighị ike iji nyere ha aka iso ụzọ Jizọs.+ Emeela m ihe niile iji nyere ụdị mmadụ niile aka, ka m wee si otú ọ bụla m nwere ike zọpụta ụfọdụ n’ime ha.