1 Ndị Kọrịnt 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ọ dị m ka Chineke emeela ka anyị bụ́ ndịozi bụrụ ndị ikpeazụ batara n’ámá egwuregwu ka mmadụ niile kiriwe anyị, maka na a mara anyị ikpe ọnwụ.+ Ụwa niile na ndị mmụọ ozi na ụmụ mmadụ na-ekirikwa anyị.+
9 N’ihi na ọ dị m ka Chineke emeela ka anyị bụ́ ndịozi bụrụ ndị ikpeazụ batara n’ámá egwuregwu ka mmadụ niile kiriwe anyị, maka na a mara anyị ikpe ọnwụ.+ Ụwa niile na ndị mmụọ ozi na ụmụ mmadụ na-ekirikwa anyị.+