Matiu 26:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 O bukwaara iko, kelee Chineke, bunyekwa ha ya, sị: “Unu niile, ṅụọnụ ihe dị na ya,+ Mak 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O bukwaara iko, kelee Chineke, bunyekwa ha ya. Ha niile wee ṅụọ ihe dị na ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Iko mmanya anyị na-ekele Chineke maka ya, ọ́ bụghị ọbara Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+ Achịcha ahụ anyị na-anyawa, ọ́ bụghịkwa ahụ́ Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+
16 Iko mmanya anyị na-ekele Chineke maka ya, ọ́ bụghị ọbara Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+ Achịcha ahụ anyị na-anyawa, ọ́ bụghịkwa ahụ́ Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+