2 Ndị Kọrịnt 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Na-enyochanụ onwe unu ka unu mara ma okwukwe unu ò sikwara ike. Na-egosinụ ụdị mmadụ unu bụ.+ Ka ọ̀ bụ na unu amaghị na unu na Jizọs Kraịst dị n’otu? Unu kwesịrị ịma, ọ gwụkwala ma Chineke ọ̀ jụla unu.
5 Na-enyochanụ onwe unu ka unu mara ma okwukwe unu ò sikwara ike. Na-egosinụ ụdị mmadụ unu bụ.+ Ka ọ̀ bụ na unu amaghị na unu na Jizọs Kraịst dị n’otu? Unu kwesịrị ịma, ọ gwụkwala ma Chineke ọ̀ jụla unu.