Ọrụ Ndịozi 2:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe ọtụtụ ndị nụrụ ụzụ a, ha gbakọtara, ihe na-emenụ jukwara ha anya, n’ihi na onye ọ bụla nụrụ ka ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ekwu okwu n’asụsụ nke ya. 7 N’eziokwu, o juru ha anya, ha asị: “Legodị, ndị a niile na-ekwu okwu bụ ndị Galili.+
6 Mgbe ọtụtụ ndị nụrụ ụzụ a, ha gbakọtara, ihe na-emenụ jukwara ha anya, n’ihi na onye ọ bụla nụrụ ka ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ekwu okwu n’asụsụ nke ya. 7 N’eziokwu, o juru ha anya, ha asị: “Legodị, ndị a niile na-ekwu okwu bụ ndị Galili.+