2 Ndị Kọrịnt 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka onye ọ bụla nye ihe o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ihe na-esighị ya n’obi, ọ bụghịkwa dị ka à manyere ya amanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+
7 Ka onye ọ bụla nye ihe o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ihe na-esighị ya n’obi, ọ bụghịkwa dị ka à manyere ya amanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+