1 Jọn 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye ọ bụla na-anaghị ahụ ndị ọzọ n’anya amaghị Chineke, n’ihi na Chineke bụ ịhụnanya.+