-
Ọrụ Ndịozi 17:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị Beria ka ndị bi na Tesalonaịka achọ ịmụta ihe, n’ihi na ha ji obi ha niile nabata okwu Chineke, na-enyocha Akwụkwọ Nsọ nke ọma kwa ụbọchị iji mara ma ihe a gwara ha ọ̀ bụ eziokwu.
-