1 Ndị Tesalonaịka 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 n’ihi na anyị na-echeta n’ihu Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, ọrụ niile okwukwe na ịhụnanya mere ka unu na-arụ nakwa otú unu si na-atachi obi n’ihi olileanya unu nwere+ n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.
3 n’ihi na anyị na-echeta n’ihu Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, ọrụ niile okwukwe na ịhụnanya mere ka unu na-arụ nakwa otú unu si na-atachi obi n’ihi olileanya unu nwere+ n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.