-
Ọrụ Ndịozi 18:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Mgbe ihe a mechara, o si n’Atens pụọ gaa Kọrịnt.
-
-
Ọrụ Ndịozi 18:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ọ bụ ya mere o ji nọrọ ebe ahụ otu afọ na ọnwa isii, na-akụziri ndị mmadụ okwu Chineke.
-