Ọrụ Ndịozi 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, Sọl malitere imesi ọgbakọ Chineke ike. Ọ na-aga n’ụlọ n’ụlọ, na-akpụrụ ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị, na-atụkwa ha mkpọrọ.+ Ndị Galeshia 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ama m na unu nụrụ àgwà m kpara n’oge gara aga mgbe m na-ekpe okpukpe ndị Juu,+ na m nọ na-akpagbusi ọgbakọ Chineke ike ma na-agbalị ka m bibie ya.+
3 Ma, Sọl malitere imesi ọgbakọ Chineke ike. Ọ na-aga n’ụlọ n’ụlọ, na-akpụrụ ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị, na-atụkwa ha mkpọrọ.+
13 Ama m na unu nụrụ àgwà m kpara n’oge gara aga mgbe m na-ekpe okpukpe ndị Juu,+ na m nọ na-akpagbusi ọgbakọ Chineke ike ma na-agbalị ka m bibie ya.+