Ọrụ Ndịozi 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Iwe ji ha maka na ndịozi ahụ na-akụziri ndị mmadụ ihe, na-ekwukwa hoo haa na a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ.+ Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+
2 Iwe ji ha maka na ndịozi ahụ na-akụziri ndị mmadụ ihe, na-ekwukwa hoo haa na a kpọlitere Jizọs n’ọnwụ.+
31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+