Ọrụ Ndịozi 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, unu gburu Nnukwu Onye Ndú a họpụtara ka o nye ndị mmadụ ndụ.+ Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, anyị jikwa anya anyị hụ ya.+
15 Ma, unu gburu Nnukwu Onye Ndú a họpụtara ka o nye ndị mmadụ ndụ.+ Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, anyị jikwa anya anyị hụ ya.+