17 Chineke sịkwara Adam: “Ebe ọ bụ na i gere nwunye gị ntị ma rie mkpụrụ si n’osisi ahụ m nyere gị iwu banyere ya,+ sị, ‘Erila mkpụrụ si na ya,’ ana m abụ ala ọnụ n’ihi gị.+ N’ụbọchị niile ị ga-adị ndụ, ị ga na-arụgbu onwe gị n’ọrụ tupu gị erie ihe ọ ga-emepụta.+