Ndị Rom 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ebe ọ bụ na ọnwụ si n’aka otu onye bụrụ eze n’ihi mmehie onye ahụ,+ o doro anya na ndị na-enweta amara Chineke n’ụba na onyinye ezi omume ahụ e nyere n’efu+ ga-adị ndụ ma si n’aka otu onye ahụ, bụ́ Jizọs Kraịst,+ bụrụ ndị eze.+ Ndị Rom 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye Chineke si n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị+ na-enye bụ ndụ ebighị ebi.+
17 Ebe ọ bụ na ọnwụ si n’aka otu onye bụrụ eze n’ihi mmehie onye ahụ,+ o doro anya na ndị na-enweta amara Chineke n’ụba na onyinye ezi omume ahụ e nyere n’efu+ ga-adị ndụ ma si n’aka otu onye ahụ, bụ́ Jizọs Kraịst,+ bụrụ ndị eze.+
23 N’ihi na ụgwọ ọrụ mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye Chineke si n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị+ na-enye bụ ndụ ebighị ebi.+