Abụ Ọma 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 I mere ka o lekọtawa ọrụ aka gị.+ I mere ka ihe niile nọrọ n’okpuru ya: Ndị Efesọs 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 O dowekwala ihe niile n’okpuru ya,*+ meekwa ya onyeisi nke ihe niile gbasara ọgbakọ ya,+