Jọn 14:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Unu nụrụ na m sịrị unu, ‘M na-ala, m ga-alọghachikwutekwa unu.’ Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+
28 Unu nụrụ na m sịrị unu, ‘M na-ala, m ga-alọghachikwutekwa unu.’ Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+