Ndị Rom 2:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+ 7 Ọ ga-enye ndị tachiri obi na-arụ ọrụ dị mma ndụ ebighị ebi, ya bụ, ndị na-achọ ebube na nsọpụrụ na ahụ́ na-agaghị ere ure.+
6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+ 7 Ọ ga-enye ndị tachiri obi na-arụ ọrụ dị mma ndụ ebighị ebi, ya bụ, ndị na-achọ ebube na nsọpụrụ na ahụ́ na-agaghị ere ure.+