2 Ihe E Mere 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, obi sie unu ike, unu adakwala mbà,*+ n’ihi na a ga-akwụ unu ụgwọ maka ọrụ unu.” 1 Ndị Kọrịnt 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri bụ otu.* Ma, a ga-akwụ onye ọ bụla n’ime ha ụgwọ ihe ọ rụrụ.+ Mkpughe 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anụkwara m olu si n’eluigwe sị, “Dee ihe a: Si ugbu a gawa, ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu+ tupu ha anwụọ ga-enwe obi ụtọ. Mmụọ nsọ na-asị ka ha zuru ike n’ọrụ ha nọ na-arụ, n’ihi na a gaghị echefu ya.”*
8 Onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri bụ otu.* Ma, a ga-akwụ onye ọ bụla n’ime ha ụgwọ ihe ọ rụrụ.+
13 Anụkwara m olu si n’eluigwe sị, “Dee ihe a: Si ugbu a gawa, ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu+ tupu ha anwụọ ga-enwe obi ụtọ. Mmụọ nsọ na-asị ka ha zuru ike n’ọrụ ha nọ na-arụ, n’ihi na a gaghị echefu ya.”*