-
2 Ndị Kọrịnt 8:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ọgbakọ niile họpụtakwara ya ka o soro anyị na-aga ebunye ọgbakọ dị iche iche onyinye. Onyinye a anyị ga-ekesa ga-eme ka e too Onyenwe anyị, gosikwa na anyị chọrọ inyere ndị ọzọ aka.
-