Ndị Efesọs 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ikpeazụ, ka Onyenwe anyị jiri ike ya dị ukwuu mee ka unu dị ike.+ Ndị Kọlọsi 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe ọzọ anyị na-arịọ bụ ka Chineke jiri ike ya dị ebube mee ka unu dị ike,+ ka unu wee na-atachi obi n’ihe niile, jirikwa ọṅụ na-edi ihe niile.
11 Ihe ọzọ anyị na-arịọ bụ ka Chineke jiri ike ya dị ebube mee ka unu dị ike,+ ka unu wee na-atachi obi n’ihe niile, jirikwa ọṅụ na-edi ihe niile.