Ndị Rom 8:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị na-ebi ndụ otú anụ ahụ́ chọrọ na-eche banyere ihe ga-adị anụ ahụ́ mma,+ ma ndị mmụọ nsọ na-edu na-eche banyere ihe ga-adị mmụọ nsọ mma.+
5 Ndị na-ebi ndụ otú anụ ahụ́ chọrọ na-eche banyere ihe ga-adị anụ ahụ́ mma,+ ma ndị mmụọ nsọ na-edu na-eche banyere ihe ga-adị mmụọ nsọ mma.+