1 Pita 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị m hụrụ n’anya, ka ọnwụnwa ndị dị ka ọkụ na-abịara unu+ ghara iju unu anya, dị ka à ga-asị na ọ bụ ihe unu na-ahụtụbeghị na-abịara unu.
12 Ndị m hụrụ n’anya, ka ọnwụnwa ndị dị ka ọkụ na-abịara unu+ ghara iju unu anya, dị ka à ga-asị na ọ bụ ihe unu na-ahụtụbeghị na-abịara unu.