1 Ndị Kọrịnt 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ebe Chineke ga-ekpe ndị na-anọghị n’ọgbakọ ikpe.+ “Kewapụnụ onye ọjọọ ahụ n’ọgbakọ.”+ 2 Jọn 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu, ma ọ naghị akụzi ihe Kraịst kụziri, unu anabatala ya n’ụlọ unu,+ unu ekelekwala ya.
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu, ma ọ naghị akụzi ihe Kraịst kụziri, unu anabatala ya n’ụlọ unu,+ unu ekelekwala ya.