Jọn 20:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jizọs wee sị ya: “Ejidezila m n’ihi na alakwurubeghị m Nna m. Kama gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m alakwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m na Chineke unu.’”+
17 Jizọs wee sị ya: “Ejidezila m n’ihi na alakwurubeghị m Nna m. Kama gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m alakwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m na Chineke unu.’”+