1 Ndị Kọrịnt 2:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe m na-agwa unu okwu, na-akụzikwara unu ihe, ejighị m ire ụtọ gwa unu okwu otú ndị oké amamihe na-eme, kama m gwara unu okwu otú gosiri na mmụọ nsọ na-akpa ike,+ 5 ka okwukwe unu nwere bụrụ n’ihi ike Chineke, ọ bụghị n’ihi amamihe mmadụ.
4 Mgbe m na-agwa unu okwu, na-akụzikwara unu ihe, ejighị m ire ụtọ gwa unu okwu otú ndị oké amamihe na-eme, kama m gwara unu okwu otú gosiri na mmụọ nsọ na-akpa ike,+ 5 ka okwukwe unu nwere bụrụ n’ihi ike Chineke, ọ bụghị n’ihi amamihe mmadụ.