10 Ebe ọ bụla anyị gara, a na-enwe ihe nwere ike igbu anyị otú ahụ o mere Jizọs. Ihe a na-egosi na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara.+ 11 A na-enwe ihe nwere ike igbu anyị mgbe niile+ n’ihi na anyị na-eso ụzọ Jizọs. Ọ na-egosikwa na anyị na-ata ahụhụ otú Jizọs tara.