Levitikọs 26:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M ga-eme ka ụlọikwuu m dịrị n’etiti unu,+ agaghịkwa m* ajụ unu. 12 M ga-anọnyere unu ma bụrụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m.+ Ezikiel 37:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ụlọikwuu m* ga-adị ebe ha nọ.* M ga-abụ Chineke ha, hanwa ga-abụkwa ndị m.+
11 M ga-eme ka ụlọikwuu m dịrị n’etiti unu,+ agaghịkwa m* ajụ unu. 12 M ga-anọnyere unu ma bụrụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m.+