1 Ndị Kọrịnt 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 nyefeenụ nwoke ahụ n’aka Setan+ ka e bibie ihe nwere ike ime ka ọgbakọ na-eme mmehie,* ka a gharakwa inwe ihe ga-emebi adịm ná mma ọgbakọ na Chineke n’ụbọchị Onyenwe anyị.+
5 nyefeenụ nwoke ahụ n’aka Setan+ ka e bibie ihe nwere ike ime ka ọgbakọ na-eme mmehie,* ka a gharakwa inwe ihe ga-emebi adịm ná mma ọgbakọ na Chineke n’ụbọchị Onyenwe anyị.+