1 Ndị Kọrịnt 16:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma m ga-abịa hụ unu ma m gachaa Masedonia, n’ihi na m chọrọ isi Masedonia bịa.+ 6 M bịa, mụ na unu nwere ike ịnọtụ. M nwedịrị ike ịnọ oge oyi agafee, ka unu wee dupụ m ma m gawa ebe ọzọ m ga-aga.
5 Ma m ga-abịa hụ unu ma m gachaa Masedonia, n’ihi na m chọrọ isi Masedonia bịa.+ 6 M bịa, mụ na unu nwere ike ịnọtụ. M nwedịrị ike ịnọ oge oyi agafee, ka unu wee dupụ m ma m gawa ebe ọzọ m ga-aga.