18 Timoti nwa m, ihe ndị a m na-agwa gị dabara n’ihe ndị amụma kwuru banyere gị. Ana m agwa gị ha ka i nwee ike na-alụ agha a dị mma anyị na-alụ.+ 19 Akwụsịla inwe okwukwe na akọnuche na-arụ ọrụ nke ọma,+ nke ụfọdụ na-enweghịzi, okwukwe ha ekpuo ka ụgbọ.