-
Taịtọs 1:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Taịtọs, ezigbo nwa nke anyị na ya nwere otu okwukwe, m na-edetara gị akwụkwọ ozi:
Ka Chineke Nna na Kraịst Jizọs Onye Nzọpụta anyị meere gị amara, meekwa ka udo dịrị gị.
-