Abụ Ọma 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu na ihe ọ bụla ga-eme m,+N’ihi na ị nọnyeere m.+ Mkpara gị na mkpanaka gị na-eme ka obi sie m ike.* 2 Ndị Kọrịnt 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, Chineke, onye na-akasi ndị e wedara n’ala obi,+ ji Taịtọs kasie anyị obi mgbe ọ bịara hụ anyị.
4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu na ihe ọ bụla ga-eme m,+N’ihi na ị nọnyeere m.+ Mkpara gị na mkpanaka gị na-eme ka obi sie m ike.*