Jọn 12:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 “O meela ka anya ha kpuo ìsì, meekwa ka obi ha kpọọ nkụ, ka ha ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji obi ha ghọta ihe ma gbanwee,* mụ agwọọ ha.”+
40 “O meela ka anya ha kpuo ìsì, meekwa ka obi ha kpọọ nkụ, ka ha ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji obi ha ghọta ihe ma gbanwee,* mụ agwọọ ha.”+