Jọn 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu n’ihi na onye na-achị ụwa+ na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ.+ Ndị Efesọs 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E nwere mgbe unu na-eme otú ụwa a* si eme,+ na-emekwa ihe onye ikuku nke ụwa a dị n’aka chọrọ.+ Ikuku a bụ ụdị echiche*+ nke na-akpa ike ugbu a n’ime ndị nnupụisi. 1 Jọn 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Anyị ma na anyị si na Chineke, ma ụwa niile dị n’aka ajọ onye ahụ.+
30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu n’ihi na onye na-achị ụwa+ na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ.+
2 E nwere mgbe unu na-eme otú ụwa a* si eme,+ na-emekwa ihe onye ikuku nke ụwa a dị n’aka chọrọ.+ Ikuku a bụ ụdị echiche*+ nke na-akpa ike ugbu a n’ime ndị nnupụisi.