1 Ndị Kọrịnt 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọnwụnwa na-abịara unu na-abịakwara mmadụ niile.+ Ma, Chineke na-emezu ihe o kwuru, ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu karịa otú unu ga-edili.+ N’ihi ya, ọnwụnwa bịara unu, ọ ga-enyere unu aka idi ya.+
13 Ọnwụnwa na-abịara unu na-abịakwara mmadụ niile.+ Ma, Chineke na-emezu ihe o kwuru, ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu karịa otú unu ga-edili.+ N’ihi ya, ọnwụnwa bịara unu, ọ ga-enyere unu aka idi ya.+