-
2 Ndị Kọrịnt 10:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 N’ihi na, ụfọdụ ndị na-asị: “Akwụkwọ ozi ndị ọ na-ede na-ekwu ihe dị mkpa, na-agbakwa ndị mmadụ ume, ma, ya bịa ihu na ihu, otú ọ dị n’anya na-agwụ mmadụ ike, ọ naghịkwa ekwu ihe bara uru.”
-